Igbo Man

Ebelebe egbu oo ooo
Ebelebe egbu
Ebelebe egbu oo ooo
Ebelebe egbu
Ebelebe egbu oo ooo
Ebelebe egbu

See Igbo man oo
get dollar
Pass Oyibo eeh
Aku n uba n’be ndi ocha
Money good oooo
Ngwa make everybody gether together
Ka anyi nwee anuri

Cha, cha, cha, cha cha cha cha cha
Igbo kwenu ehh (iye iye)
Oya kwenu ehh (iye iye)
Igbo kwenu ehh ya ya daddy (iye iye)

Igbo kwenu ehh(iye iye)
Oya kwenu ehh (iye iye)
Igbo kweziwe nu ye ya ya daddy
Iye ye ye ye ye ye ye
IYe iye
Iye iye
Iye iye
Iye iye
IYe iye
Iye iye
Iye iye

Igbo ndi oma a bia la nu mu ooo
Umu igbo lee anyi gi Okwu
Igbo ndi oma Asim a bia la nu mu eeh eh
I huru ebe a n'cho ego
Umu igbo na akpa ego
I huru ebe a na eri efe
Ndi igbo na eri ego
Go to Asia (igbo ji oru)
Go to America ( igbo ji okwu)
I ga na Europe oooo
All over the world ( igbo nu ya)
Onuru ube NWA nne agbala Oso Na elu Uwa
Asim Onuru ube NWA nne agbala Oso Na elu Uwa

N’okwa nu okwu

Giri giri bu ugwu Eze
Ka anyi nwee ba anuri
Umu Igbo Ka nwee ba anuri
Maka na Chukwu e me wo anyi ima
A na zo nu EZe a zo
Nwanne a di re azo Eze azo

Cha, cha, cha, cha cha cha cha cha
Igbo kwenu ehh (iye iye)
Oya kwenu ehh (iye iye)
Igbo kwenu ehh ya ya daddy (iye iye)

Igbo kwenu ehh(iye iye)
Oya kwenu ehh (iye iye)
Igbo kweziwe nu ye ya ya daddy
(iye ye ye ye ye ye ye)

Nwanne is time for Salvation
Baba na you dey give Elevation
Without Igbo man there’s no nation
Igbo land na for celebration

N’okwa nu okwu

Giri Giri bu ugwu Eze
Ka anyi nwee ba anuri
Umu Igbo Ka nwee ba anuri
Maka na Chukwu e me wo anyi ima
A na zo nu EZe a zo
Nwanne a di re azo Eze azo

Cha, cha, cha, cha cha cha cha cha

Oya kwenu
Igbo kwenu kwenu kwenu kwenu kwenu kwenu kwenu

Beliebteste Lieder von Lex

Andere Künstler von K-pop