Nna Anyi
Esther Olaedo Ebigbo, Uche Ozoigbo
Ocheche Ocheche
Oooh Nna Anyi
No N'eligwe
Nna Anyi No N'eligwe
Ka Otito Diri Aha Gi
Ka Ochichi Gi Bia
Ka Eme Uche Gi N'uwa
Dika Esi Eme Ya
N'eligwe Nye Anyi Tata
Nri Nke Ubochi Anyi
Gbahara Anyi Mmeghe Anyi
Oseburuwa Papa Nna Bi N'eligwe
Ibu Okacha Kasi Chukwu Muo Nso
Masi Ihe N'ile
Anyi N'esekpuru Gi